Nobody like God – O dighi onye yiri Chineke song lyrics in Igbo Worship Medley by VickyChioma
O dighi onye yiri ya
O dighi onye yiri ya
O dighi onye yiri Chineke nke eluigwe
O dighi onye anyi ga eji we ma atu
si o bu ya yiri ya
O dighi onye yiri ya
O dighi onye yiri ya
O dighi onye yiri ya n’eluigwe
O dighi onye yiri ya
O dighi onye yiri Chukwu
O dighi onye yiri ya n’elu uwa
O dighi onye ozo
n’elu uwa o dighi onye ozo
O dighi onye ozo
n’elu uwa o dighi onye ozo
Nani Jesus n’irum
nani Jesus n’azum
nani ya n’egborom mkpam nile
o dighi onye ozo
nani Jesus n’irum
nani Jesus n’azum
nani ya n’egborom mkpam nile
o dighi onye ozo
Enjoy this medley of Igbo worship songs that convey trust and confidence in God.

